Nnọọ na n’Ebe Nhiwe RSH nke Naịjirịa na Igbo

Akụrụngwa Nchekwa na Ebe Nnyemaka Nhiwe (RSH) na-ele anya inyere otu ndị nọ na ngalaba enyemaka iwusi iwu nchekwa ha ike ya na omume na-emegide mmegbu nke Ịkwasa iko, mmegbu na Ịkwasa iko n’ike (SEAH).

Ebe Nhiwe nke Naịjirịa so na mpaghara RSH mana a rụrụ ya n’ụzọ pụrụ iche maka inyere otu ndị nọ n’ime obodo na-arụ na ngalaba enyemaka (mmepe na mberede) na Naịjirịa aka. Anyị nwere onye nnochita anya nke obodo bi n’Abuja nke na-ahụ maka Ebe Nhiwe nke Naịjirịa na-ahụkwa na Ebe Nhiwe a na-enyere gị aka na mkpa nchekwa gị otu o kwesiri.

Ị ga-ahụkwa ngwaọrụ na akụrụngwa niile nke dị na Igbo n’okpuru ebe a.

Ngwaọrụ na akụrụngwa niile dị na Igbo ka e zipụtara n’okpuru, ma ndị bụ RSH ma ndị na-abụghị RSH

Mmeme Nchekwa nke CSO na ọrụ enyemaka na nhazi mmepee site na ihe onyionyo esere ma dekwa ede. Ihe onyioyo esere ma dekwa ede na eso akwụkwọ etu esi Emepụta ma Nyefe nhazi mmeme Nchekwa enwere ebea…
Multimedia
Safe Programming for CSOs in Humanitarian and Development Settings Infographics. This infographic accompanies the document How to Design and Deliver Safe Programmes, available here.
Multimedia
The country assessments are designed to provide an evidence base that can inform the design of the national hubs for the Safeguarding Resource and Support Hub (RSH). Different approaches were…
Documents
A na-eme nyocha obodo iji nye ihe akaebe nke nwere ike ịkọwa pụta atụmatụ nke mba hubs maka Nchekwa ihe enyemaka nakwa nkwado Hub (RSH). Ụzọ di iche iche ka ewepụtara iji chikọta data na itule mba.…
Documents
Ozi infographic a na -egosi ma kọwaa isi ihe na -akpata na ihe ndị nwere ike ibute nrigbu mmekọahụ, Mmegbu na Iyiegwu mmekọahụ (SEAH) n'ime ngalaba enyemaka. Ọ na -enyochapụta ọrụ ike na ihe ùgwù dị…
Documents
This infographic presents and defines the root causes and risk factors of Sexual Exploitation, Abuse and Sexual Harassment (SEAH) within the aid sector. It explores the role of power and privilege as…
Documents
Ịchọpụta akọrọngwa nkuzi di mfe maka ezi nchekwa? RSH ewepụtala ihe ngosi nke na-enye nkọwa zuru oke maka nchekwa, nke gụnyere Mmekọahụ Nrigbu, Mmegbu na Iyiegwu Mmekọ anụahụ (SEAH). Ndi Otu di iche…
Documents
Looking for a simple safeguarding training tool? RSH has produced a presentation which provides an overview of safeguarding, including Sexual Exploitation, Abuse and Sexual Harassment (SEAH).  The…
Documents
This infographic explains informed consent, why it is an important part of safeguarding and how to gather informed consent. It also outlines what confidentiality is and how organisations can ensure…
Multimedia
Infographic a na -akọwa nkwenye mara ihe kpatara na ọ bụ akụkụ dị mkpa nke ichebe yana otu esi achịkọta nkwenye ama. Ọ na -egosikwa ihe nzuzo bụ na otu nzukọ ga -esi hụ na ha na -akwado nzuzo ozugbo…
Multimedia